Stella Oduah: Na obodo ga-adị mma bụ ụmụ agbọghọbịa

Aha onyonyo, Stella Oduah: N'obodo ga-adị mma bụ ụmụ agbọghọbịa

Sịnetọ na-anọchite anya Anambara Nọt n'ụlọomeiwu ukwu bụ Stella Oduah ekwuola na ọdịnịhu obodo dị n'aka ụmụ agbọghọbịa.

O tinyekwara ọnụ n'ihe gbasara nhatanha n'etiti nwoke na nwaanyị nakwa ndọrọndọrọ ọchịchị.

Gee ihe ọ gwara BBC Igbo n'uju ebe a:

Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị