Cultism in Nigeria: 'O mere ka m bido ịgwọ ọgwụ' - Onye nọbu n'otu nzuzo

Aha onyonyo, 'Otu nzuzo napụrụ m akwụkwọ m tara ahụhụ wee banye'

Otu nzuzo na-edufu ma edula ọtụtụ ndị ntoroọbịa.

Mana otu onye isi ya pụtara ka ọ bachara ya bụ otu apụtala kwuo ọtụtụ omenala na ihe ọjọọ so ịbanye otu nzuzo.

*Maka ụdịrị nsogbu o nwereike idabanye n'ime ya, e gosighi ihu ya bụ nwaamadi.

Lee ihe o kwuru n'uju ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: