You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Goge Africa: Etu di na nwunye si were ịchọpụta omenala mere ihe e ji aga mba
Nneka na Isaac Moses bụ di na nwunye ama ama maka ihe nkiri ha a kpọrọ Goge Africa ha ji egosi omenala dị iche iche na mba dị iche iche.
N'ihe nkiri a, ha gwara BBC Igbo etu njem a jiri malite nakwa ebe ha so ya aga.