You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ngozi Nwosu: Ihe ise ị ga-eme iji nwee ugwu n'ọrụ ihe nkiri
Ngozi Nwosu bụ onye ama ama na Naịjirịa ma mba ofesi maka ihe nkiri Nollywood.
Ụfọdụ na-akpọ ya 'Ije Kpoms', ụfọdụ ma ya dịka 'Madam V-Boot,' ebe ndị ọzọ ma ya dịka 'Madam Peace.'
Lee ndụmọdụ onye nyere ọbụla ọ na-agụ agụ ịchake na Nollywood
Gee ya n'uju ebe a.