You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Football talent 419: Ihe ụmụntoroọbịa ma agba bọọlụ na-agabiga
Ụmụaka Chukwu nyere onyinye ịgba bọọlụ kwesiri ịlafere ụbịam banyere n'aka ndị omekome ji ha mere nri.
Ọtụtụ n'ime ha efuola ụzọ n'aka ndị ọjọọ a.
Sunday 'Supremo' Chukwu so na ndị ọgba bọọlụ n'Enugwu na-enye ndị ntoroọbịa aka tupu ọ nwụọ
Ọtụtụ nne na nna etinyela akụ na ụba ha n'isi ụmụaka ha Chukwu nyere onyinye mana isi apụtaghị na ya bụ mbo ha gbara.
Ihe nkiri a gosiri ọtụtụ ihe ụmụaka ndị a na-agabiga.