Ihe ngwa egwu Igbo jiri masị anyị - Chikaima na Chinonoru Ezeno
Chikaima na Chinonoru Ezeno bụ nwanne abụọ ngwa egwu Igbo na-amasị
Chikaima na-akpọ ọja ebe nwanne ya na-akpọ 'Xylophone'
N'ime ihe onyonyo a, ha kọwara BBC Igbo etu ha sị mụta na ihe ndị ọzọ.