Hijab Salon: Ebe ọhụrụ na-enye ụmụnwaanyị New York obi ụtọ

Aha onyonyo, Hijab Salon

Tupu ugbua, ọ na-ara ụmụnwaanyị alakuba na New York ahụ ịchọte ebe ha ga-edozi isi ha.

Mana ugbua, ọ bụzi nsogbu gara aga maka ebe ọ hụrụ a ehiwere.

Lee ka onye mepere ya bụ ụlọndozi isi si kọwa ihe o ji mepe ya.