Lee nwata dị afọ abụọ kachasị ma ihe n’ụwa niile
Nwata a malitere ọmụmụ ihe mgbe ọ dị otu afọ na ọnwa anọ
Nne na nna ya nwere olileanya na ọ ga-abu nnukwu mmadụ n'ọdịnihu.
Lee ụfọdụ ihe ịtụ anya ọ na-eme n'ime onyonyo a.