Imo State Elections 2019: "Rochas rụrụ ọrụ karịa gọvanọ ndị ọzọ" - Ndị Imo

Aha onyonyo, Ihe ndị Imo ga-eji echeta Rochas

Ndị Imo gwara BBC Igbo ihe ha ga-eji echeta ọchịchị Rochas Okorocha.

Okorocha bụ aka chịrị Imo steeti agba abụọ site n'afọ 2011 rue afọ 2019 ebe ọ ga-aritu n'ọkwa.

Cheta na Rochas Okorocha na ndị otu pati ya bụ APC maka okwu dị icheiche.