Nigeria Election 2019: Mụta etu ị ga-esi tụọ vootu ebe a
Nneka Eluogu bụ ọnụ na-ekwuchitere Inec n'Anambara steeti gwara BBC Igbo usoro ị ga-eso ụbọchị ntuliaka.
Ọ kọwara etu ọ ga-abụ ị binye aka ị ghara imebi vootu ị tụrụ, bụ nke bekee kpọrọ 'invalid vote'.
Akụkọ ga-amasị gị:
Ọ kọwara etu ọ ga-abụ ị binye aka ị ghara imebi vootu ị tụrụ, bụ nke bekee kpọrọ 'invalid vote'.