Basket Making: Etu e si akpa nkata
Nkata bụ ihe Igbo ji egbo mkpa dị iche iche.
Ha ji ya ebu ihe ewetara n'ubi dịka ji,ede, tomato na ihe ndị ọzọ.
Ha jịkwa ya ekpofu ahịhịa.
Na mkparitaụka ya na BBC Igbo,ọkpa nkata bụ Josephat Mmadu,onye Olo n'Eziagu,Enugwu steeti, kọwara etu e si eji ihe e wetara na nkwụ were akpa nkata.
O kwukwara na nd nwaanyị anaghị akpa nkata n'obodo ha.
Lee ya n'uju n'ihe nkiri a:
Akụkọ ga-amasị gị:


