Calabar Carnival: Ka o siri kpọtụọ na mmemme Ekeresimesi

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ndị ọchịchị, ndị egwu dị iche iche, ndị agbụrụ nakwa ndị njem nlegharị anya gbakọrọ maka emume 'Calabar Carnival.

Ndị egwu
Nkọwa foto, Ndị egwu Efik bịara 'Calabar Carnival'
Gọv Ayade
Nkọwa foto, Gọvanọ Cross River bụ Ben Ayade malitere emume 'Calabar Carnival'
Ndị egwu Atilọgwụ
Nkọwa foto, Ndị egwu Atilọgwụ si Anambara pụtara ọgbọ na 'Calabar Carnival'
Ndị egwu Akwa-Ibom
Nkọwa foto, Ndị egwuAkwa-Ibom bịara ' Calabar Carnival'
Ndị egwu ọdịnala
Nkọwa foto, Ndị egwu Abịrịba bịara 'Calabar Carnival'
Ndị egwu ụmụ nwaanyị
Nkọwa foto, Ndị egwu ụmụ nwaanyị ndị ugwu
Ndị egwu
Nkọwa foto, Ndị egwu ọpụụiche bịara Calabar Carnival
Ndị egwu Yoruba
Nkọwa foto, Ndị egwu Yoruba bịakwara emume ahụ