BBC African Footballer of the Year 2018: Mohammed Salah atụrụla ugo

Aha onyonyo, BBC African Footballer of the Year 2018: Mohammed Salah atụrụla ugo

Onye na-agbara Liverpool bọọlụ bụ Salah atụrụla ugo dịka "Ọkacha Agba Bọọlụ n'Afrịka 2018" nke BBC na-aghazi.

Salah dị afọ iri abụọ na isii, tụtara ugo dịka ọkachasị enye goolu n'asọmpi English Premier League.

O nyere goolu niile ndị Ijipt nwetere n'asọmpi Iko Mbaụwa - nke bụ pasentị iri anọ n'asọmpị ha niile n'Iko Mbaụwa.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: