You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Etu m jiri mụọ ejima anọ'
Ezinaulo Peter na Amuche Ejiofor agwaala BBC Igbo etu ndị agbata obi ma ndị ulo ha ụfọdụ gbawara ha obi maka amụghị nwa ruo afọ asaa.
Odoziaku Amuche kwuru na otu nwunye di ya kọrọ ya ezigbo ọnụ n'ọnwa Eprelu 2017.
Ọ dị ime n'ọnwa May nke afọ ahụ.
Ha kwuru na Chukwu nyere ha ụmụ ejima nwoke anọ n'otu ọmụmụ.
Ha kpekwara ndị nọ n'ọnọdụ a ekpere puru iche,