Ihe mere na ntuliaka okpuru ọchịchị nke Imo steeti

Aha onyonyo, Ihe mere na ntuliaka okpuru ọchịchị nke Imo steeti

Ihe onye ntaakụkọ BBC Igbo jiri anya ya hụ gosiri na ọtụtụ ndị mmadụ esonyeghị na ntuliaka okpuru ọchịchị e mere n'Imo steeti na Satọde.

Na agbanyeghị nke a, ngalaba ntuliaka ahụ mekwara kpọ ndị meriri, nke pati na-achị steet ahụ bụ APC nwetera mmeri n' ọchịchị ime obodo 27 dị na steeti ahụ.