You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Phyno: Ihe ise eji aba mmọnwụ "rap"
Nwafọ Igbo a ma ama n'egwu agụpụtala ihe ise o mere nwere bụrụ ọkaibe na egwu mbem bekee.
BBC gbara Chibuzo Azubuike aha otutu ya bụ 'Phyno' ajụjụọnụ ebe ọ nọ gbaara anyị ama ka ya bụ oke enwe sị taa akwụ n'ọhịa were bụrụ ọkaibe n'egwu mbem bekee a kpọrọ "rap".