'Igbo gaa mepee ala unu'

Na mkparịtaụka ọkpa-ọchị ama ama bụ Victor Osuagwu na BBC nwere, ọ gwara Ndigbo ka ha gaa wuo ụlọọrụ, ebe mbusa ngwahịa, ụlọ-akwụkwọ nakwa ihe mmepe ndị ọzọ n'ala Igbo n'ihi na 'akụ rụọla bụ ya bụ akụ'.

Ọ kwukwara ihe mere o jiri gbahapụgodị ebumnobi ya ịzọ ndọrọndọrọ ọchịchị.

Akụkọ ga-amasị :