You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Onye ka ị chere ga-ebuli iko mba ụwa?
Ka ọ fọrọ abali asatọ tupu ebido asọmpị iko mba ụwa, BBC Igbo na-ajụ ndị mmadụ onye ha chere ga-emeri asọmpị ahụ.
Ọ dịka ọtụtụ mmadụ ekwenyere na mba jamini na mba Spain.