Igbo anọghịzị ege okwu, ihe anyị chọrọ bụ ịhu n'anya - Mao
Mao Ohuabunwa agwaala Joe Igbokwe na ọbughị sọsọ ikwu okwu ka Igbo chọrọ, ka o si nkata ọ no n'ime ya wetera Igbo ihe dị mma.
Gere ya ntị.