You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Enweghị ọkụ na-emebiri anyị ihe
Ọ dịghị mfe ị bụ onye na-azụ ahịa na Naịjiria mana nwaanyị a jisiike na-eme ya ma na-emepụta ihe n'ime ya. Ebe a, ọ kọwara anyị ahụhụ ọ na-ata maka na ọkụ anaghị adị mgbe niile.