Kedu ihe a na-akpọ 'swimming pool' n'asụsụ Igbo?

Aha onyonyo, Gịnị bụ 'Swimming pool' n'asụsụ Igbo?

BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụọnụ ị chọpụta ndị ma asụ Igbo nkeọma. A jụrụ ha ihe bụ "Swimming pool" n'asụsụ Igbo.

Gee ntị ka ị nụ ihe ha kwuru.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: