Ịsụ asụsụ igbo bara nnukwu uru

Aha onyonyo, Ịsụ asụsụ Igbo bara nnukwu uru

Ụnyaahụ bụ ụbọchị ụwa niile ji echeta asụsụ nne ji mụ onye nke ndị bekee na-akpọ "World Language Day".

Ka ụwa niile na-eme nke a,onye ọkammụta n'asụsụ Igbo bụ Chigozie Nnabụihe kọwapụtara uru ọ bara isụ asụsụ Igbo.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: