Election Day 2023: Foto na-akọwa etu ntuliaka onyeisiala na ndị ụlọomeiwu si gaa

Foto na-akọọrọ ụwa akụkọ ka ndị Naịjirịa si wee tụọ vootu n'ụbọchị ntuliaka

Ndị ntaakụkọ si mba dị icheiche n'ụlọ Peter Obi n'Anambra n'elekere 7.50am
Nkọwa foto, Ndị ntaakụkọ si mba dị icheiche n'ụlọ Peter Obi n'Anambra n'elekere 7.50am
INEC ọrụ Inec na Yaba Legọọs n'elekere 7.43am
Nkọwa foto, INEC ọrụ Inec na Yaba Legọọs n'elekere 7.43am
Ndị ọrụ Inec na-ahazi ngwaọrụ ha na 7.27am
Nkọwa foto, Ndị ọrụ Inec na-ahazi ngwaọrụ ha na 7.27am
Ama Ntutu n'Agụlụ n'Anambra na 7.26am
Nkọwa foto, Ama Ntutu n'Agụlụ n'Anambra na 7.26am
Maazị Ibrahim Uba dị afọ 72 na Shagari Quarters, Kano 7.11am
Nkọwa foto, Maazị Ibrahim Uba dị afọ 72 na Shagari Quarters, Kano 7.11am
Ụlọakwụkwọ Prịmarị nke St. Agnes Primary na Yaba ebe elekere 8.14am
Nkọwa foto, Ụlọakwụkwọ Prịmarị nke St. Agnes Primary na Yaba ebe elekere 8.14am
Agulu Anambra ebe elekere 9.02am
Nkọwa foto, Agulu Anambra ebe elekere 9.02am
Onye ọrụ Inec na-eche ka ebute ngwa ọrụ ha
Nkọwa foto, Onye ọrụ Inec na-eche ka ebute ngwa ọrụ ha
Ndị ọrụ Inec n'Ibadan
Nkọwa foto, Ndị ọrụ Inec n'Ibadan
Ndị na-chọ aha ha n'akwụkwọ ndị Inec tupu ha atụọ vootu n'Adamawa 8.44.am
Nkọwa foto, Ndị na-chọ aha ha n'akwụkwọ ndị Inec tupu ha atụọ vootu n'Adamawa 8.44am
Ngwaọrụ eji atu votu ndị Inec na-ebu eje ọdọ vootu n'elekere 8.34am
Nkọwa foto, Ngwaọrụ eji atu votu ndị Inec na-ebu eje ọdọ vootu n'elekere 8.34am
Ihu ụlọ be Atiku ga-atụ vootu n'Adamawa 8.28am
Nkọwa foto, Ihu ụlọ be Atiku ga-atụ vootu n'Adamawa 8.28am
Onye na-ere ahịa burula ngwa ahịa ya bịa n'Edo 8.26am
Nkọwa foto, Onye na-ere ahịa burula ngwa ahịa ya bịa n'Edo 8.26am
Ndị ọrụ n'Abuja 8.24am
Nkọwa foto, Ndị ọrụ n'Abuja 8.24am
Ngwaọrụ ndị Inec 8.24.am
Nkọwa foto, Ngwaọrụ ndị Inec 8.24.am
Wike na nwunye ya so bịa
Nkọwa foto, Gọvanọ Wike nke Rivers mechara tụọ vootu na-agbanyeghi na BIVAS nyere ya nsogbu na mbụ
Emeka Anyaoku bụbu odeakwụkwọ otu CommonWealth mgbe ọ na-atụ vootu
Nkọwa foto, Emeka Anyaoku bụbu odeakwụkwọ otu CommonWealth mgbe ọ na-atụ vootu
Ndị Aghụlụ na-atụ vootu n'elekere 9.01am
Nkọwa foto, Ndị Aghụlụ na-atụ vootu n'elekere 9.01am
Karu, Abuja ebe 8.24am
Nkọwa foto, Karu, Abuja ebe 8.24am
Abuja n'elekere 8.24 n'ụtụtụ
Nkọwa foto, Abuja n'elekere 8.24 n'ụtụtụ
Karu Abuja 8.24am
Nkọwa foto, Karu Abuja 8.24am
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto, Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto, Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto, Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto, Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Ha ṅụrụ iyi na ha ga-atụrịrị vootu
Nkọwa foto, Ndị gara ịtụ vootu n'Amuwo Odofin na-ewe iwe maka ndị ụlọorụ Inec abịaghị ọsịsọ
Igbe ntuliaka ahazịrị n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto, Igbe ntuliaka ahazịrị n'Anambra 8.21am
Onye ụlọomeeiwu nta mbụ bụ Awwal Tukur gwara BBC na ọ bụ ebe a ka ha na-atụaka ebe Atiku na-atụ vootu bụ ọdọntuliaka Ajiya 02ka mgbe afọ iri abụọ (mere n'elekere 8.20am)
Nkọwa foto, Onye ụlọomeeiwu nta mbụ bụ Awwal Tukur gwara BBC na ọ bụ ebe a ka ha na-atụaka ebe Atiku na-atụ vootu bụ ọdọntuliaka Ajiya 02ka mgbe afọ iri abụọ (mere n'elekere 8.20am)
Ndị bi n'Ibadan Oyo Steeti na-eche ndị Inec ebe 8.20am
Nkọwa foto, Ndị bi n'Ibadan Oyo Steeti na-eche ndị Inec ebe 8.20am
Yaba Legọs 8.08am
Nkọwa foto, Yaba Legọs 8.08am
Yaba n'elekere 8.07.38 ụtụtụ
Nkọwa foto, Yaba n'elekere 8.07.38 ụtụtụ
Ọdọ ntuliaka na Legọọs ebe 8.07ụtụtụ
Nkọwa foto, Ọdọ ntuliaka na Legọọs ebe 8.07ụtụtụ
Ngwa ọrụ ndị Inec n'Ikeja Legọọs 8.07am
Nkọwa foto, Ngwa ọrụ ndị Inec n'Ikeja Legọọs 8.07am
Peter Obi pụtara kelee ndị ntaakụkọ na ndị na-eche ịtụ vootu nh'elekere 7.57am
Nkọwa foto, Peter Obi pụtara kelee ndị ntaakụkọ na ndị na-eche ịtụ vootu nh'elekere 7.57am
Adamawa steeti n'elekere 7.58am
Nkọwa foto, Adamawa steeti n'elekere 7.58am
Ntuliaka 2023 si aga na Naịjirịa
Nkọwa foto, Ntuliaka 2023 si aga na Naịjirịa