You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
History of Awka: Etu Awka si bụrụ obodo e ji ịkpụ ụzụ mara
Ịkpụ ụzụ bụ ihe gbara ọkpụrụkpụ e ji mara Awka, nke bụ isi obodo Anambra steeti.
Omenala ọzọ e jikwa mara Ọka bụ nke a na-akpọ Imo Ọka.
N'ime akụkọ a, ndị okenye nakwa eze mmụọ na-elekọta arụsị Imo Ọka kọọrọ BBC Igbo etu omenala a si malite.
Ha kọwakwara ihe kpatara ịkpụ ụzụ ji bụrụ akaọrụ e ji mara ndị Ọka.
Gere ya bụ akụkọ n'uju n'ihe onyonyo dị n'elu.
Ndị mere akụkọ a bụ Ebere Ekeopara na Vining Ogu.