Wooden Cave: Osisi mmadụ iri na asatọ nwereike ịnọ n'ime ya

Aha onyonyo, Osisi Mmadụ 18 nwereike ị nọ n'ime ya n'Abia Steeti.

Lee osisi obodo Isi Enyi ụmụ Igwe jiri hiwe onwe ha.

Ya bụ ọsịsị dị asatọ n'ọnụ ọgụgụ kama otu n'ime ha bụ nke pụrụ iche.

Onye kọwara BBC Igbo maka ya bụ osisi kwuru na osisi ndị a dị mgbe e kere ụwa.

O kwuru na ọ bụ mmetọ ndị ntoroọbịa metọrọ ebe a mere ụfọdụ osisi ndị a jiri daa.

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Ikechukwu Kalu

Amaknma, Abia State. Wooden Cave
Nkọwa foto, Osisi abụọ ndị a dara oge obodo abụọ nwere nsogbu
Amaknma, Abia State. Wooden Cave