Kidnapping in Nigeria: 'Obodo anyị etipịala' - Onye ndị ntọrị nwụchiri

Chiemela James Iroha, bụ onye ndị ntọrị ka tọghapụrụ na nsonso a ka ha jichara ya ruo abalị atọ.

Ọ kọwara etu e si nwụchie ya na ihe ọ gabigara n'aka ndị omekome a.

O kwukwara etu otu nwaanyị ụka Kraịst e jidere ha na ya siri gbapụ ma nye aka n'ịtụrụ ndị uweojii aka ebe e ji ha.

Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho, Dan Ikpoyi

Akụkọ ga-amasị gị: