Gịnị bụ 'democracy' n'asụsụ Igbo?

Aha onyonyo, Gịnị bụ 'democracy' in asụsụ Igbo?

Ị bụ nwa afọ tozuru etozu? Kedụ ka i si maruo asụ asụsụ Igbo?

BBC gbara ndị mmadụ ajụjụ ihe ha chere okwu bekee a: 'democracy' bụ n'asụsụ Igbo.

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ha sara: