Nnia Nwodo: O nweghị ọchịchị megburu Igbo ka ugbua

Aha onyonyo, 'Ihe o jiri dị mkpa na Ndigbo niile ga-apụta tuo vootu'

Na ya mkparịtaụka BBC Igbo nwere, onyeisi Ohaneze Ndigbo bụ Nnia Nwodo kpọrọ oku ka Ndigbo pụta n'igwe mee ntuliaka.

N'okwu ya, ịtụ vootu ga-enye Ndigbo ohere ịhazigharị Naijiria na mpaghara na mpaghara.