BBCNigeria2019 : Kedu etu ndị nwere ọrụsị si akwado ntuliaka?

Thomas Naadi nke BBC chọpụta na a ga-enwe akwụkwọ mgbazi ụzọ e dere maka ndị kpuru isi nke ga-enyere ha aka ịmata ndị a na-atụrụ vootu dịka ọ dị n'akwụkwọ e ji atụ vootu.

Gee akụkọ ahụ n'uju: