BBCNigeria2019 : Kedu etu ndị nwere ọrụsị si akwado ntuliaka?

Aha onyonyo, Day 17: Kedu etu ndị nwere ọrụsị si akwado ntuliaka?
Onye kpuru isi na-atụ vootu

Ebe foto si, Getty Images

Thomas Naadi nke BBC chọpụta na a ga-enwe akwụkwọ mgbazi ụzọ e dere maka ndị kpuru isi nke ga-enyere ha aka ịmata ndị a na-atụrụ vootu dịka ọ dị n'akwụkwọ e ji atụ vootu.

Gee akụkọ ahụ n'uju: