Afriff bụ maka njịkọ Afrịka niile - Chioma Ude
N'Afrịka, Afriff so na emume ihe nkiri kacashị daa ire.
Onye hibere ya bụ Chioma Ude gwara BBC Igbo na ndị ritere ihe maka emume a karịrị.
Ọ gakwara n'ihu kwuo na Afriff ga ebido inye ndị ji olu ndị eme ihe nkiri ntụru ugo.
Gee nụ ya nti.