Nigerian Jackie Chan: A na-ajụ ma abụ m mmadụ

Aha onyonyo, A na-ajụ ma abụ m mmadụ - Nigerian Jackie Chan

Emmanuel Chibuzo a na-akpọ 'Nigerian Jackie Chan', kwuru na nne ya gwara ya na ọ malitere isi n'elu matuo oge ọ bụ nwatakịrị.

O kwuru na ụfọdụ oge ndị na-ahụ ya na-ajụ ma ọ bụ mmadụ.

O kwukwara na ọ na-ele anya iji ihe Bekee kpọrọ 'stunt' akpa ego na Naịjirịa, makana o bidobeghị inye ya nri ugbua.

Akụkọ ga-amasị gị