Ndị Abịa: Gọọmentị etiti bịa doziere anyị ụzọ Okigwe-Umuahia gbabiri abụọ
Ọnọdụ okporoụzọ Okigwe-Umuahia na-agba anya mmịrị dịka ebe ABSU-Akara gbabiri abụọ.
Nke a tinyere ndị njem na ndị bị na mpaghara Isikwuatọ n'ahụhụ dị egwu.
Ụfọdụ gwara BBC Igbo n'ihe onyonyo a na ha na-atụ anya ebere gọọmenti etiti.