Lee ihe nzuzo ndị na-eme ude agaghị agwa gị

Na mkparịtaụka ya na BBC nwere,dibia bekee na-elekọta ahụike ọha(public health physician) bụ Dkta Chidinma Gab-Okafor,kọwara nsogbu ude na-acha mmadụ ọcha na-enye n'ahụ.

Gab-Okafor, onye ma bụkwa ọkammụta n'ihe gbasara ihe ude na-eme n'ahụ kwuru maka ihe ndị na-eme ude na-ezo n'ude nke nwere ike ibute nsogbu ahụike.

Ọ gbakwara ama ihe ndị na-eme ude na-ezo n'ime ude nwere ike imerụ mmadụ ahụ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: