Ịkwa iko bụkwa nsọ dị n'Ọgba na Ọgbaagada mmịrị Ezeagu
Ọgba na Ọgbaagada mmịrị Ezeagụ bụ ihe okike mara mma n'anya.
Ekwela mma ya ghọgbuo gi iche na nwaanyị nwereike iyi uweagada mọọbụ baa ya mgbe ọ nọ na nsọ ya.
Ihe ga-adakwasị ndị nkom na ndị nyọm kwaraiko n'Ọgba na Ọgbaagada mmịrị Ezeagụ, bụ ihe agahị akọwanwu.