Ọnụ ọgu nke ọhụrụ

Ka ọ na-eme ugbua

Nke ikpeazụ: Thursday, September 27th 2018, 10:53 pm
  1. News image
    Gboyega Oyetola
    255505
    APC
  2. News image
    Senator Ademola Adeleke
    255023
    PDP
Soro mpụtara kachasị ọhụụ si na ntuliaka mmegharị nke gọvanọ n'Osun steeti.
Ihe a bụ ọnụọgụgụ vootu atụrụ na ntuliaka a, dika INEC si gụpụta
Pịa ebe a ka ị hụ mpụtara si na ntuliaka e mere ụbọchị Satọdee Sepụemba 22, 2018.

Ka o si kwụrụ

Pia okpuru ọchịchị ịchọrọ ka ọhazịarịa
WardADPAPCADCPDPSDP
Ife North10 PU2 0 126 0 2 0
Ife South7, 8 0 455 0 36 2
Orolu8, 9 1 280 0 122 1
Osogbo Ataoja5 PU017 0 299 0 165 1
Last Elections- 49744 254345 7681 254698 128049
Ha niile: - 497452555057681255023128053

Gịnị kpatara e ji emegharị ya?

254,698
PDP
254,345
APC
353
Ihe pati ji aga ibe ya
3,498
Vootu a kagburu akagbu

INEC kwuru ụbọchị ụka abalị 23 Sepụtemba, 2018 na ntuliaka Osun steeti ezuchaghị

Nke a bụ maka na ndịiche dị n'etiti pati abụọ nọ n'isi pekarịrị nchịkọta ndị na-atụ vootu e debara aha ha n'ebe ndị e nwere nsogbu na ntuliaka ahụ.

A kagburu vootu 3,498 n'ime ebe a na-atụ vootu ruru asaa ebe nsogbu ahụ metụtara