You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Imo state: 'A chọrọ m ka Ihedioha megharịa ihe niile Rochas mebiri '
Dịka ọchịchị agba ọhụrụ ga-amalite n'ọnwa May iri abụọ na itoolu nke afọ 2019, ndị Imo na-ekwu ihe ha na-atụ anya n'aka Emeka Ihedioha bụ gọvanọ ọhụrụ steeti ahụ.