You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
International Women's Day: 'Agaghị m ata onwe m ụta na m bụ nne na-arụ orụ- Ngozi Nwobia
N'ọgbara ọhụrụ a, ụmụnwaanyị bụzi ndị na-achụ ego ma na-elekọtakwa ezinaụlọ ha anya.
Ụfọdụ oge ọ na-abụ ha ihe rara ahụ dịka oge na-agbanwe n'ike n'ike.
Mana Ọkammụta Ngozi Nwobia,Ọkammụta Sayensi asụsụ na Mahadum Ebonyi steeti akọwala etu o si eme ka ha abụọ hara nha.
Lee okwu ya n'uju ebe a.