Gịnị ga-eme nwoke Igbo ajụ nri nwunye ya siri?

Aha onyonyo, Gịnị ga-eme nwoke Igbo ajụ nri nwunye ya siri?

N'ala Igbo, di na nwunye na-eriko nri n'otu efere.

Mana na mkparịtaụka BBC Igbo nwere, ọtụtụ gụpụtara nnupu isi, amaghị esi nri nakwa ịgba n'ezi, dịka ihe ndị nwere ike ịkwụsị ha iri nri nwunye ha siri.