You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Paul Okoye: Anyị toro n'ihe isi ike
Paul Okoye, otu ejima nke P-Square kọrọ BBC ụdị ndụ ha biri mgbe ha na-etolite.
Dịka o siri kọwa, a mụnyeghị ha n'efere nkụwa.