Ken Nnamani: Ṅomienụ Alex Ekwueme

Aha onyonyo, Kedụ ihe i ga-eji lota Alex Ekwueme?

Kedu ihe a ga-eji lota onye bụ bụrụ osote onyeisi ala Naijiria bụ Alex Ekwueme?

Ndị ama ama na ndọrọndọrọ ochịchị na-aja ya nma ma na sikwa ka ṅomie ezigbo agwa ya mgbe ọ dị ndụ.