Sinetọ Mao Ohuabunwa akọwaala onwe ya

Aha nkeananụānụ, Sinetọ Mao Ohuabunwa kọwapụtara ihe kpatara o jiri nye ndị ọ na-anọchite ite eji eghe ihe

Sinetọ Mao Ohuabunwa akọwaala ihe kpatara o jiri kee ite eji eghe ihe.