'Mgbọ ndị uweojii tụrụ m n'isi' - Nwaada mere mkpesa n'Ebonyi

Otu nwaada aha ya bụ Sopuruchukwu akọwaala ihe o gabigara mgbe mgbọ ndị uweojii tụrụ ya.