Ndị uweojii, ndị agha akwụchiela ebe e kwesrịrị ịnọ malite ngagharịiwe

BBC Igbo kwụ chịm iwetara gị ihe na-aga ka a na-ekwu okwu ngagharịiwe na mpaghara dị iche iche na Naịjirịa.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chimamaka Ihenacho

  1. Ndị uweojii nọ achụsasị ndị pụtara ime ngagharịiwe

    Ka ụfọdụ ndị mmadụ pụtara na-agụ egwu na-eti mkpu, ndị uweojii na-achụsasị ha.

    Ndị na-aba mba na-eme ngagharịiwe
    Onye na-ewe iwe
    Onye na-aba mba
  2. Ndị uweojii akwụchiela ebe e kwesịrị ime ngagharịiwe

    Ndị uweojii akwụchiela ogige "National Stadium" dị na Legọs steeti bụ ebe e kwuburu na a ga-anọ mee ngagharịiwe maka "#RevolutionNow"

  3. Ndeewo

    Ị bọọla chi n'ụtụtụ a