Ihe ndị mmadụ na-atụ anya n'afọ 2026
Ihe ndị mmadụ na-atụ anya n'afọ 2026

- Onye dere ya, Marvelous Obomanu
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
Dịka abanyere afọ ọhụrụ bụ 2026, ọtụtụ ndị mmadụ na Naịjirịa kwuru ihe ndị ha na-atụ anya.
Ndị gwara onye ntaakụkọ BBC Igbo okwu kwupụtara mmasị ha ihu ka ihe gazie ọfụma na Naịjirịa dịka ha tụrụ anya na ndụ ha ga-agbanwe.
Ha jiri ohere a rịọ Onyeisiala Bola Tinubu ka ọ hazie obodo ka ọnọdụ nchekwa, agụrụ na enweghi ọrụ bụrụ nke emeziri emezi.



