Anambra governorship election 2021: Ihe Inec na ndị Anambra nwere ikwu maka ntuliaka na-abịa
BBC Igbo gara n’Anambra ebe a na-akwado maka ntuliaka ọkwa gọvanọ Anambra steeti nke afọ 2021 jụọ ndị bi ebe ahụ ka o si aga.
Ndị ụlọọrụ Inec na ndị Anambra kwuru na ha adila njikere, ha zipụtakwara ozi olemole dị mkpa maka ntuliaka a.
Kirie ihe onyonyo a ka ị nụrụ ihe ndị ha nwere ikwu.