Nnamdi Kanu Trial: "Ndị mmadụ amaghị na mụ agaala hụ Nnamdi Kanu na DSS ugboro abụọ" - Ifeanyi Ubah

Sịnetọ na-anọchiteanya n'ụlọmeiwu ukwu bụ Ifeanyi Patrick Ubah akọwaala ihe mere o ji gbaa akwụkwọ n'ụlọikpe sị ka e nye ya ikike ịhụ Nnamdi Kanu bụ onye ndu Ipob.

Ubah kọwara nke a site na mkparịtaụka pụrụiche ya na BBC Igbo nwere.

Kirie ihe o kwuru n'uju;