You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ebere Asonibe: Achọburu m ịbụ dọkịta maọbụ nọọsụ mana abụzị m dibia
I hụtụla nwagbọghọ na-esi ọgwụ?
Ebere Asonibe bụ asamma kwuru na ọgwụ ọ na-esi bụ ọnatarachi .
O kwuru na mgbe ọ malitere, nne na nna ya anatabaghị atụmatụ ahụ mana ugbua ndị mmadụ na-achọzi ya ka akara ọkụ.
Ọ gakwara n'ihu kwuo etu o sibu masị ya ịbụ dọkịta maọbụ nọọsụ oge ọ ka bụ nwata, mana ugbua ọ bụzị dibia na-esi ọgwụ.
Ọ kọwara etu ihe ọbụla nwereike ịbụ ọgwụ; ma aja, mmiri wdgz.
Gee olu ya n'uju.