Banga Soup: 'Emele m ka ọ dị gị mfe isi ofe akwụ na nkeji 20'

Akwụ bu otu n'ime ihe e ji esi nri n'ala Igbo ọkachasị, ofe akwụ.

Mana, ụfọdụ usoro e ji emedo ya bụ mmanụ ndị mba mmiri na-akpọ banga (palm nut oil) na-ahịaahụ.

Ọ bụ ihe a mere ka Udoka Ugwu malite imepute nkwa nri akwu e ji ete ofe akwụ ịme ka ọ dịịrị ndị mmadụ nfe.

Odoziakụ Ugwu na-agbanye akwụ a n'ime akpa tupu o ree ya.

Ọ bu oge mmachi ngagharị n'afọ 2021 ka ọ malitere njem a iji nwete obele ego dịka ọ dị ime n'oge ahụ.

Kiri akụkọ ya n'uju.