Water scarcity in Enugu:'Ụkọ mmiri na-anyụ anyị ịkpakwụ n'Nsukka'

Ụmụnwaanyị Uduama Ngwuru, Nsukka ndị n'Enugwu steeti kọwara ihe ha na ụkọ mmiri na-aga n'ọkọchị a.

Ụfọdụ ha na-anọcha abalị ise ebe ha na-eche ka mmiri ruo ha na mmiriala ha nwere.

Kirie akụkọ a ka ị hụ ihe ha na ije na-aga.